Ihe Ndị Baịbụl Kwuru Gbasara Sayensị Bụ Eziokwu
Baịbụl Ọ̀ Na-ekwu Eziokwu?
Ọ bụrụ na Baịbụl bụ okwu Chineke, ọ ga-adị iche n’akwụkwọ ọ bụla ọzọ e detụrụla.
Baịbụl na Sayensị Hà Na-ekwu Otu Ihe?
È nwere ihe Baịbụl kwuru na-adabaghị n’ihe ndị sayensị chọpụtara?
Oge Ya Ọ̀ Gafeela Ka Ò Kwuru Ihe Ndị Mmadụ Mechara Mata na Ha Bụ Eziokwu?
Baịbụl abụghị akwụkwọ sayensị, ma ihe ndị o kwuru gbasara sayensị nwere ike iju gị anya.
Otú Sayensị Si Abara Gị Uru
Gịnị mere ụfọdụ ndị sayensị ji ekwu na Chineke adịghị?
Baịbụl Ò Kwuru na Ụwa Dị Mbadamba?
Akwụkwọ a e dere kemgbe ọtụtụ puku afọ, ọ̀ na-ekwu eziokwu?
Ignaz Semmelweis
Olee ihe mere obi ji kwesị ịdị mmadụ niile ụtọ maka ihe nwoke a mere?
Aristotle
Ihe ndị sayensị oge ochie kụziri ka ndị kpọrọ onwe ha ndị Kraịst taa na-akụzi.
Chineke Nyere Iwu Banyere Ịdị Ọcha Tupu Ndị Sayensị Amata Uru Ọ Bara
Mba Izrel oge ocha ritere uru site n’irube isi n’iwu Chineke nyere ha maka ịdị ọcha.