GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?
Olee Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Banyere Chineke? (Nkebi nke 2)
Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 1 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịma ihe mere i ji kwesị ịma aha Chineke ma na-akpọ ya.