Kụziere Ụmụ Gị Ihe
Ndị nne na nna, jirinụ akụkọ ndị a kụziere ụmụ unu ihe ndị dị na Baịbụl.
Okwu Mmalite
Ihe ndị e dere n’akwụkwọ Diuterọnọmi nwere ike inyere gị aka ịzụ ụmụ gị.
ISI NKE 1
Ihe A Na-amabughị Chineke Mere Ka Anyị Mara
E nwere ihe Baịbụl kpọrọ “ihe nzuzo dị nsọ.” Ị̀ chọrọ ịma ihe ọ bụ?
ISI NKE 2
Ribeka Chọrọ Ime Ka Obi Dị Jehova Ụtọ
Olee otú anyị ga-esi na-eme ka Ribeka? Gụọ banyere ya.
ISI NKE 3
Rehab Kweere na Jehova
Gụọ otú e si chebe Rehab na ndị ezinụlọ ha mgbe e gburu ndị Jeriko.
ISI NKE 4
O Mere Papa Ya Obi Ụtọ, Meekwa Jehova Obi Ụtọ
Olee ihe nwa Jefta mere? Olee otú anyị ga-esi na-eme ka ya?
ISI NKE 5
Samuel Akwụsịghị Ime Ihe Dị Mma
Olee otú ị ga-esi eme ka Samuel, na-eme ihe dị mma mgbe ndị ọzọ na-eme ihe na-adịghị mma?
ISI NKE 7
È Nwere Mgbe Ụjọ Na-atụ Gị, Ya Adị Gị Ka E Nweghị Onye Ga-enyere Gị Aka?
Gịnị ka Jehova gwara Ịlaịja mgbe ọ̀ dị ya ka e nweghị onye ga-enyere ya aka? Gịnị ka ị mụtara n’aka Ịlaịja?
ISI NKE 8
Ndị Enyi Josaya Na-eme Ihe Dị Mma
Baịbụl kwuru na o siiri Josaya ike ime ihe dị mma. Gụọ otú ndị enyi ya si nyere ya aka.
ISI NKE 9
Jeremaya Akwụsịghị Ịgwa Ndị Mmadụ Ihe Jehova Kwuru
Ọ bụ eziokwu na a na-achị Jeremaya ọchị ma chọọ imerụ ya ahụ́, gịnị mere na ọ kwụsịghị ịgwa ha ihe Chineke kwuru?
ISI NKE 10
Jizọs Na-erube Isi Mgbe Niile
Ọ naghị adịchara ụfọdụ mfe irubere mama ha na papa ha isi. Gụọ ihe Jizọs mere ka ị hụ ihe i nwere ike ịmụta n’aka ya.
ISI NKE 11
Ha Dere Gbasara Jizọs
Gụọ banyere mmadụ asatọ so dee Baịbụl. Ha nọkwa ndụ mgbe Jizọs bịara n’ụwa.
ISI NKE 12
Nwa Nwanne Pọl Atụghị Ụjọ
Otu nwa okorobịa mere ka a ghara igbu nwanne mama ya. Gịnị ka o mere?
ISI NKE 14
Alaeze nke Ga-achị Ụwa Niile
Olee otú ụwa ga-adị mgbe Jizọs ga na-achị ụwa? Ị̀ ga-achọ ibi na Paradaịs?