Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Esta

Isi

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Oriri eze Ahazuirọs mere na Shushan (1-9)

    • Vashtaị nwunye eze nupụụrụ eze isi (10-12)

    • Eze jụrụ ndị ma omenala ihe a ga-eme Vashtaị (13-20)

    • E zipụrụ akwụkwọ ozi e dere ihe eze kwuru (21, 22)

  • 2

    • A malitere ịchọ onye ga-abụzi nwunye eze (1-14)

    • Esta mechara bụrụ nwunye eze (15-20)

    • Mọdekaị gbara ndị kpara nkata igbu eze n’anwụ (21-23)

  • 3

    • Eze buliri Heman n’ọkwá (1-4)

    • Heman kpara nkata igbu ndị Juu niile (5-15)

  • 4

    • Mọdekaị ruru uju (1-5)

    • Mọdekaị gwara Esta ka ọ rịọchitere ndị Juu arịrịọ (6-17)

  • 5

    • Esta gakwuuru eze (1-8)

    • Mgbe iwe juru Heman obi na mgbe o turu ọnụ (9-14)

  • 6

    • Eze kwanyeere Mọdekaị ùgwù (1-14)

  • 7

    • Esta gbara Heman n’anwụ (1-6a)

    • A kwụwara Heman n’elu osisi o gwunyere n’ala (6b-10)

  • 8

    • E buliri Mọdekaị n’ọkwá (1, 2)

    • Esta rịọrọ eze arịrịọ (3-6)

    • Eze tiri iwu kagburu iwu mbụ o tiri (7-14)

    • A napụtara ndị Juu, ha ana-enwe aṅụrị (15-17)

  • 9

    • Mgbe ndị Juu meriri ndị iro ha (1-19)

    • Mgbe a malitere ime ememme Purim (20-32)

  • 10

    • Mọdekaị bụzi nnukwu mmadụ (1-3)