AJỤJỤ NKE 4
Ajụjụ nke 4: Ihe ndị sayensị chọpụtara hà dị iche n’ihe Baịbụl kwuru?
“Ọ na-agbasa mbara igwe nke dị n’ebe ugwu n’elu ebe tọgbọ chakoo, e nweghịkwa ihe o kokwasịrị ụwa na ya.”
“Iyi niile na-asọba n’oké osimiri, ma oké osimiri anaghị eju eju. Iyi ndị ahụ na-asọrọ laghachi n’ebe ha si ka ha wee sọpụta ọzọ.”
“Chineke bi n’ebe dị elu karịa ụwa dị gburugburu.”