A6-B
Chaatị: Ndị Amụma na Ndị Eze E Nwere na Juda Nakwa n’Izrel (Nke 2)
Ndị Eze Chịrị Alaeze Dị n’Ebe Ndịda (Ụfọ ya)
777 T.O.N.K.
Jotam: afọ 16
762
Ehaz: afọ 16
746
Hezekaya: afọ 29
716
Manase: afọ 55
661
Emọn: afọ 2
659
Josaya: afọ 31
628
Jehoahaz: ọnwa 3
Jehoyakim: afọ 11
618
Jehoyakin: ọnwa 3 na ụbọchị 10
617
Zedekaya: afọ 11
607
Ndị agha Nebukadneza eze Babịlọn bibiri Jeruselem na ụlọ nsọ dị na ya. A chụturu Zedekaya n’ọchịchị, bụ́ eze ikpeazụ si n’ezinụlọ Devid chịa Jeruselem
Ndị Eze Chịrị Alaeze Dị n’Ebe Ugwu (Ụfọ ya)
dk. 803 T.O.N.K.
Zekaraya: naanị oge e dere na ọ chịrị bụ ọnwa 6
Zekaraya chịtụwara, ma ọ ga-abụ n’ihe dị ka n’afọ 792 ka o doro onye ukwu na onye nta anya na ọ ghọọla eze
dk. 791
Shalọm: otu ọnwa
Menahem: afọ 10
dk. 780
Pekahaya: afọ 2
dk. 778
Pika: afọ 20
dk. 758
Hoshia: afọ 9 malite dk. 748
dk. 748
Ọ ga-abụ n’ihe dị ka n’afọ 748 ka ọchịchị batachara Hoshia n’aka ma ọ bụkwanụ ya abụrụ mgbe ahụ ka Eze Asiria bụ́ Tiglat-piliza nke Atọ bidoro ịkwado ọchịchị ya
740
Asiria meriri Sameria, mee ka Izrel nọrọ n’okpuru ha; e nweghịzi alaeze ebo iri nke dị n’ebe ugwu Izrel
-
Ndị Amụma
-
Aịzaya
-
Maịka
-
Zefanaya
-
Jeremaya
-
Nehọm
-
Habakọk
-
Daniel
-
Ezikiel
-
Obedaya
-
Hosia