Tachie Obi Ka Noa
Were Ya:
1. Noa fere Jehova, ya nan-dịe-zinụlọ ya.
Jehova hụrụ ha n’anya. Ha mere ezio-mume.
Ha rụrụ ụgbọ ‘miri k’e jiri chebe ha.
Ha mer’uche Jehova. Ha kwusara oziọ-ma.
(UKWE)
Noa fere naanị Jehova.
O kwusara oziọ-ma,
Kwusaa ya ru’ọgwụgwụ.
M fee Jehova ka Noa,
Sọpụrụ Jehova,
M g’abụe-nyi ya.
2. Ụfọdụ nọ n’achị ya n’ezinụlọ y’ọchị.
Ma, Noa gbalịrị chebe ndịe-zinụlọ ya.
Omume ọtụtụ n’eme bụo-mume rụr’arụ.
Noa hà tachir’obi ka Jehova ṅụrịa.
(UKWE)
Noa fere naanị Jehova.
O kwusara oziọ-ma,
Kwusaa ya ru’ọgwụgwụ.
M fee Jehova ka Noa,
Sọpụrụ Jehova,
M g’abụe-nyi ya.