Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ezigbo Ndị Enyi

Ezigbo Ndị Enyi

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Nsogbu dị n’ebe niile n’ụwa. Ọgwụgw’ụwa dịn-so.

    Jehova ma n’anyị chọrọ inwet’ezigbon-dịe-nyi.

    Ma Jehova ji Okwu ya n’eme k’anyị n’achọta ha.

    Anyị g’achọtali ha n’ọgbakọ.

    (UKWE)

    Onye

    Hụrụ gị n’anya,

    N’enyere gịa-ka,

    N’akwado gị man-sogbu bịa,

    N’eme k’ị mata,

    Ihen-d’i mejọrọ,

    N’agba gịu-me k’ị n’atachio-bi,

    N’eme k’ị nọsi’ike n’ozi Jehova,

    Ọọ ya bụe-zie-nyi.

  2. 2. Ezigboe-nyi ga n’agbalị k’o bi n’adị gịm-ma.

    N’ogen-sogbu bịara, atụkwal’egwu. Kpe’ekpere, chefuo ya.

    M’ànyị bụa-gadi m’ànyị bụo-koro, biko, k’anyị dum bụr’enyi,

    K’anyị n’atụa-ny’ibi na Paradaịs.

    (UKWE)

    Onye

    Hụrụ gị n’anya,

    N’enyere gịa-ka,

    N’akwado gị man-sogbu bịa,

    N’eme k’ị mata,

    Ihen-d’i mejọrọ,

    N’agba gịu-me k’ị n’atachio-bi,

    N’eme k’ị nọsi’ike n’ozi Jehova,

    Ọọ ya bụe-zie-nyi.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Ezigboe-nyi

    Ga n’enyere gịa-ka k’ị n’efe Jehova.

    Ọ bụrụ n’i mejọọ, ọ ga n’enyekwara gịa-ka

    Ọọ ya bụe-zie-nyi.

    (UKWE)

    Onye

    Hụrụ gị n’anya,

    N’enyere gịa-ka,

    N’akwado gị man-sogbu bịa,

    N’eme k’ị mata,

    Ihen-d’i mejọrọ,

    N’agba gịu-me k’ị n’atachio-bi,

    N’eme k’ị nọsi’ike n’ozi Jehova,

    (UKWE)

    Onye

    Hụrụ gị n’anya,

    N’enyere gịa-ka,

    N’akwado gị man-sogbu bịa,

    N’eme k’ị mata,

    Ihen-d’i mejọrọ,

    N’agba gịu-me k’ị n’atachio-bi,

    N’eme k’ị nọsi’ike n’ozi Jehova,

    Ọọ ya bụe-zie-nyi.

    Ọ bụe-zie-nyi.

    Oo, ọ bụe-zie-nyi.