Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọ Ma Anyị

Ọ Ma Anyị

Were Ya:

  1. 1. Jehova m’anyị nk’ọma. Ọ m’anyị,

    M’oge mam’anyị ka bua-nyị n’afọ.

    Jehova ma obi anyị.

    Ọ mazuru ihe niile.

    Ọ n’echeta mụ na gị.

    (UKWE)

    Ọ m’anyị, mụ na gị.

    Ọ n’ahụ obia-nyị,

    M’ihe niile n’ewut’anyị,

    M’ihe niile bụ ọṅụa-nyị.

    Ọ m’anyị, mụ na gị.

    Ọ maara mkp’anyị.

    M’anyịe-kwughị ih’ọ bụla, ọ maara ha

    Niile.

  2. 2. Jehova bụ ezigbo Nn’anyị.

    Ọ chọrọ k’ihe gazier’anyị.

    Ọ n’ahụ ih’anyị n’emeta

    N’ih’anyị g’eme na Paradaịs.

    Ọ n’echeta mụ na gị.

    (UKWE)

    Ọ m’anyị, mụ na gị.

    Ọ n’ahụ obia-nyị,

    M’ihe niile n’ewut’anyị,

    M’ihe niile bụ ọṅụa-nyị.

    Ọ m’anyị, mụ na gị.

    Ọ maara mkp’anyị.

    M’anyịe-kwughị ih’ọ bụla, ọ maara ha

    Niile.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    N’atụkwasị ya obi. Chetakwa n’ọ hụrụ gị n’anya. Cheta too ya.

    N’akọrọ Jehova ihe niile bụ́n-sogbu gị.

    Atụkwala ụjọ. Ihe g’emecha dịm-ma.

    (UKWE)

    Ọ m’anyị, mụ na gị.

    Ọ n’ahụ obia-nyị,

    M’ihe niile n’ewut’anyị,

    M’ihe niile bụ ọṅụa-nyị.

    Ọ m’anyị, mụ na gị.

    Ọ maara mkp’anyị.

    M’anyịe-kwughị ih’ọ bụla, ọ maara ha.

    (UKWE)

    Ọ m’anyị, mụ na gị.

    Ọ n’ahụ obia-nyị,

    M’ihe niile n’ewut’anyị,

    M’ihe niile bụ ọṅụa-nyị.

    Ọ m’anyị, mụ na gị.

    Ọ maara mkp’anyị.

    M’anyịe-kwughị ih’ọ bụla, ọ maara ha

    Niile.