ABỤ NKE 24
Bịanụ n’Ugwu Jehova
-
1. Bịanụ k’anyị rịgoo
N’ugwu kach’ugwu niile.
Ọ bụ ugwu Jehova.
Ọ dịe-lu n’ogea-nyị.
Bịanụ fee Chineke.
Ọtụtụn-dị n’efe ya.
Ha so n’asịn-dị ’madụ,
Bịa soro n’efe ya.
Amụma n’emezu.
Onyen-ta n’aghọm-ba bur’ibu.
Ọgbakọ Jehova
N’amụba n’ebe niile n’ụwa.
Ìgwè ’madụ n’abịa
Soro n’efe Jehova.
Ha ji obi ha kwe
Yan-kwa na ha g’eso ya.
-
2. Jizọs gwar’anyị, sị:
‘N’akụziO-kwu Chineke.’
Ndị nọ n’ụwa niile
N’anụo-zi Chineke.
Jizọs nọ n’el’igwe
N’asị ’madụ niile bịa.
Ndị gere yan-tị
N’em’ihe Baịbụl kwuru.
Ọ n’atọ anyịụ-tọ
N’ọgbakọ Jehova n’amụba.
Anyị ji otuo-bi
N’ezi ’madụ niile oziọ-ma.
K’anyị jir’obiụ-tọ
Soro gwa ’madụ niile,
‘Bịanụ n’ugwu Jehova.
Ọ g’adịe-bigh’ebi.’
(Gụọkwa Ọma 43:3; 99:9; Aịza. 60:22; Ọrụ 16:5.)