ABỤ NKE 88
Mee Ka M Mara Ụzọ Gị
-
1. Anyị zukọrọ n’ihu gị, Jehova,
K’anyị za gịò-kù ị kpọr’anyị.
Okwu gị n’eme k’anyị mụt’eziokwu.
I ji ya n’eme k’anyị h’ụzọ.
(UKWE)
Zim ụzọ gị, meekwa kam ghọta ya.
Biko, mee kam n’egen-tị n’iwu gị.
Nyerem aka ime ezio-mume,
K’iwu gị niile n’atọkwam ụtọ.
-
2. Amamihe gị dịe-bube, Jehova.
Ikpe gị niile n’akasio-bi.
Ruom-gb’ebigh’ebi, Okwu gị dịe-bube.
Eziokwu gị g’adịe-bigh’ebi.
(UKWE)
Zim ụzọ gị, meekwa kam ghọta ya.
Biko, mee kam n’egen-tị n’iwu gị.
Nyerem aka ime ezio-mume,
K’iwu gị niile n’atọkwam ụtọ.