TETA! Mach 2013 | Ihe Mere Ndị Mmadụ Ji Aga Ala Ọzọ Na Otú Ihe Na-adị ma Ha Ruo
Olee nsogbu ndị ha na-enwe n’ebe ha kwagara?
Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa
Keep informed about current events and points of interest from around the world.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Otú Unu Ga-esi Kwụsị Ịna-esekarị Okwu
Gị na di gị ma ọ bụ gị na nwunye gị ọ̀ na-esekarị okwu? Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere unu aka.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Mere Ndị Mmadụ Ji Aga Ala Ọzọ Na Otú Ihe Na-adị ma Ha Ruo
Ì chere na ịga biri n’obodo ọzọ ga-eme ka ihe dịrị ezinụlọ gị mma?
AJỤJỤ ỌNỤ
Otu Nwoke Mụrụ Gbasara Rọbọt Kwuru Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke
Prọfesọ Massimo Tistarelli kwuru ihe mere o ji kwere na Chineke dị.
IHE BAỊBỤL KWURU
Ahụhụ Ndị Ụwa Na-atụ n’Ọnụ Na-ata Ọ̀ Na-emetụ Chineke n’Obi?
Chọpụta otú Chineke si egosi na ahụhụ ndị ụwa na-atụ n’ọnụ na-ata na-emetụ ya n’obi.
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
E Nye Gị Ọrụ, Olee Otú Ị Ga-esi Rụwa Ya Ozugbo Kama Ịna-asị Mgbe E Mechara?
Chọpụta otú ị ga-esi akwụsị ịna-asị gị mechaa gị arụọ ọrụ e nyere gị.
Katuun E Sere Ese nke Lọt na Ezinụlọ Ya
Danloduo katuun a, leekwa ma ò nwere ihe ị ga-amụta n’aka Lọta na ezinụlọ ya.