TETA! Septemba 2013 | Ngagharị Iwe Ọ̀ Ga-akwụsị Mmegbu?

Mụta ihe mere ndị mmadụ ji emekarịzi ngagharị iwe na ihe ga-eme ka ihe gbanwee.

Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa

Gụọ banyere otú ịba si malitekwa ịkpa ndị Gris aka ọjọọ, otú ndị Chaịna si atụrụ ime, otú ndị amị Amerịka si egbu onwe ha, na ihe ndị ọzọ.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Ị Ga-esi Kụziere Nwa Gị Ka Ọ Na-erubere Gị Isi

Ịgbazi nwatakịrị pụtara ịkụziri ya ihe. Baịbụl ga-enyere gị aka ịkụziri nwa gị ka ọ na-eme ihe ị sị ya mee.

ISIOKWU TETA! A

Ngagharị Iwe Ọ̀ Ga-akwụsị Mmegbu?

Ime ngagharị iwe nwere ike ime ka e mee ihe ndị mmadụ chọrọ. Ma, ọ̀ bụ ya ga-eme ka a kwụsị imegbu ndị mmadụ?

ISIOKWU TETA! A

Mmegbu Juru Ebe Niile

Olee otú otu nwoke onye Nọtan Ayaland si mụta otú mmegbu ga-esi akwụsị?

IHE BAỊBỤL KWURU

Alaeze Chineke

Ụfọdụ na-ekwu na Alaeze Chineke dị n’obi mmadụ ma ọ bụ na ọ bụ ụmụ mmadụ ga-eweta ya. Gịnị ka Baịbụl kwuru?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Ihe I Nwere Ike Ime ma Nwa Gị Bido Ime Isi Ike Ụmụaka

Gịnị ka i nwere ike ime ma nwa gị bido ime isi ike ụmụaka? Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ịma ihe i kwesịrị ime.

IHE BAỊBỤL KWURU

Mmanya Na-aba n’Anya

Gụọ ihe Baịbụl kwuru nwere ike inyere gị aka gbasara ịṅụ mmanya na-aba n’anya.

È KERE YA EKE?

Otú Ọbọgwụ Mmiri Si Efe

Chọpụta otú nnụnụ a si efete aka n’efeghị nku ya efe.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Ka M Ga-eme Ma Mmadụ Gwusawa M Egwuregwu Iberiibe?

Chọpụta ihe bụ́ egwuregwu iberiibe na ihe ị ga-eme ma e gwusawa gị ya.

Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ ma M Jiri Ekwentị Zigara Mmadụ Ozi?

Chọpụta otú ozi i zigaara mmadụ nwere ike isi mee ka gị na ya see, na otú o nwere ike isi mee ka i nwee aha ọjọọ.

Otú Ị Ga-esi Emeri Onye Na-achọ Gị Okwu n’Emetụghị Ya Aka

Lee ihe mere ndị mmadụ ji achọ okwu na ihe ị ga-eme ma a chọọ gị okwu.

Mgbe Josef Nọ n’Ijipt

Olee otú ị ga-esi eme ihe dị Chineke mma ọ bụrụgodị na e nweghị onye na-ele gị? Gụọ akụkọ Baịbụl a ma mụta ihe n’ihe Josef mere.