Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

TETA! Nke 5 n'Afọ 2017 | Ọdachi Mee, Olee Ihe Ndị Nwere Ike Ịzọ Anyị Ndụ?

Gịnị mere o ji dị mma ka anyị buru ụzọ kwadebe akwadebe maka ọdachi?

Baịbụl kwuru, sị: “Onye maara ihe nke hụrụ ọdachi agawo zoo; ndị na-amaghị ihe, bụ́ ndị nọ na-aga, atawo ahụhụ si na ya pụta.”​—⁠Ilu 27:⁠12.

Teta! a kwuru ihe ndị anyị kwesịrị ime tupu ọdachi emee, mgbe ọ na-eme na mgbe o mechara.

 

ISIOKWU TETA! A

Ọdachi Mee Olee Ihe Ndị Nwere Ike Ịzọ Anyị Ndụ?

Aro ndị a nwere ike inye aka zọọ anyị na ndị ọzọ ndụ.

Otú Anyị Ga-esi Ghara Ịna-emefusi Ikike Eletrik na Mmanụ Ụgbọala

Gụọ ihe a ka ịhụ ụzọ atọ i nwere ike isi ghara ịna-emefusi ikike eletrik na mmanụ ụgbọala ma n’ụlọ, mgbe ị na-eme njem, na n’ihe ọ bụla ị na-eme n’ụbọchị.

IHE BAỊBỤL KWURU

War

N’oge ochie, ndị Izrel busoro mba dị iche iche agha n’aha Chineke ha bụ́ Jehova. Nke ahụ ọ̀ pụtara na Chineke na-akwado agha ndị a a na-alụ taa?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Egwuregwu Ndị Nwere Ike Ịta Isi Mmadụ Ọ̀ Dị Mma?

Ọtụtụ ndị na-eto eto na-enwetakarị obi ụtọ pụrụ iche ma ha mee ihe ndị dị ize ndụ. Ọ̀ na-agụ gị iso mee ụdị ihe ndị a?

OBODO NA NDỊ BI NA YA

Mgbe M Gara Kazakstan

N’oge ochie, ndị Kazakstan bụ ndị nkwagharị na-ebi n’ụlọ a na-akpọ yurt. Olee otú otú ha sizi ebi ndụ ugbu a si egosi na ha ahapụbeghị omenala ndị nna nna ha?

È KERE YA EKE?

Mkpokoro Eju Mmiri na Ihe Ndị Ọzọ Yiri Eju Bi ná Mmiri

Otú mkpokoro eju ndị a dị na-enye aka egbochi ahụ́ ha nke ọma ka ihe ọ bụla ghara imetụta ihe dị n’ime ya.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Aga Agha?

A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha anaghị ekwe aga agha. Gụọ ihe a ka ị hụ ihe kpatara ya.