ỤLỌ NCHE Nke 2 n'Afọ 2020 | Gịnị Bụ Alaeze Chineke?

Kemgbe ụwa, ndị mmadụ ajụọla ajụjụ a. Azịza ya dị na Baịbụl.

“Ka Alaeze Gị Bịa” Bụ Ekpere Ọtụtụ Nde Mmadụ Na-ekpekarị

Ka anyị nwee ike ịghọta ihe ekpere a pụtara, olee ajụjụ ndị anyị kwesịrị ịza gbasara Alaeze Chineke?

Gịnị Mere Alaeze Chineke Ji Dị Anyị Mkpa?

Ụmụ mmadụ na-ezughị okè ga na-enwe nsogbu ma ha na-achị onwe ha.

Ònye Bụ Eze nke Alaeze Chineke?

Ọtụtụ ndị so dee Baịbụl dere ọtụtụ ihe a ga-eji amata onye ga-abụ Eze nke Alaeze Chineke. Kemgbe ụmụ mmadụ dịwara ndụ n’ụwa a, ọ bụ naanị otu onye ka ihe niile ahụ e kwuru dabara nnọọ adaba n’ebe ọ nọ.

Olee Mgbe Alaeze Chineke Ga-achịwa Ụwa?

Ụfọdụ n’ime ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na-achọ ịma mgbe Alaeze Chineke ga-achịwa ụwa. Olee otú o si zaa ha ajụjụ ha jụrụ ya?

Olee Ihe Ndị Alaeze Chineke Ga-eme?

Jizọs ma na ọ bụ naanị Alaeze Chineke ga-akwụsị nsogbu ndị e nwere n’ụwa. Olee ihe ndị Alaeze Chineke merela ga-eme ka obi sie anyị ike na ọ ga-akwụsị nsogbu ndị e nwere n’ụwa?

Kpebie Ịkwado Alaeze Chineke Ugbu A

Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha buru ụzọ na-achọ Alaeze Chineke. Olee otú i nwere ike isi eme ya?

Gịnị Bụ Alaeze Chineke?

Ọtụtụ ndị na-ekpe ekpere ka Alaeze Chineke bịa. Ma, ì chetụla ihe Alaeze Chineke bụ na ihe ọ ga-eme?