Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ekwusa ọ̀ na-emezu amụma Baịbụl?
GỤỌ PEEJI NKE 9.
Olee otú ụwa ga-adị mgbe Alaeze Chineke ga-achịwa mmadụ niile?
GỤỌ PEEJI NKE 10.
Gịnị ka di na nwunye mụrụ nwa mbụ ha ga-eme ma ọ bụrụ na ha enweghị otu olu n’otú ha ga-esi azụ nwa ha?
GỤỌ PEEJI NKE 11.
Olee otú ihe ọjọọ si bido?
GỤỌ PEEJI NKE 16.
Olee ihe mere ọchịchị Rọshịa ji tie iwu ná mba ha ka a ghara ibubata ma ọ bụ kesaa ụfọdụ akwụkwọ Ndịàmà Jehova na-ebipụta?
GỤỌ PEEJI NKE 18-21.