ỤLỌ NCHE Ọgọst 2013 | Mmadụ Ikiri Ndị Gba Ọtọ Ò Nwere Ihe O Mere?

Ò nwere ihe mmadụ ikiri ndị gba ọtọ mere? Olee ihe ga-enyere mmadụ aka ịkwụsị ikiri ndị gba ọtọ?

ISIOKWU TETA! A

Mmadụ Ikiri Ndị Gba Ọtọ Ò Nwere Ihe O Mere?

Gịnị bụ nsogbu ikiri ndị gba ọtọ na-akpatara ndị na-ekiri ya na ndị ezinụlọ ha?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

“M Malitere Ichesi Echiche Ike Ma Ò nwere Uru Ndụ M Na-ebi Baara M”

Gụọ banyere otú Baịbụl si nyere otu nwoke aka ịgbanwe àgwà ọjọọ ya na otú o si eche echiche ka o nwee ike ime ihe dị Chineke mma.

NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ

Gịnị Mere na Aha Ụfọdụ Ndị Baịbụl Kọrọ Akụkọ Ha Adịghị na Baịbụl?

Ànyị kwesịrị ikwu na ndị niile Baịbụl kọrọ akụkọ ha ma ghara ịkpọ aha ha bụ ndị ọjọọ na ndị ọ na-enweghị ihe e ji ha kpọrọ?

BỊARUO CHINEKE NSO

“Àgwà Ya Ndị A Na-apụghị Ịhụ Anya Ka A Na-ahụ nke Ọma”

Ì kweere na Chineke dị? Olee ihe ị ga-egosi mmadụ mere i ji kwere?

ṄOMIE OKWUKWE HA

E Chebere “Ya na Mmadụ Asaa Ndị Ọzọ”

Olee otú Chineke si chebe Noa na ezinụlọ ya n’oge o ji iju mmiri bibie ụwa?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Gịnị mere Chineke anaghị anụ ekpere ụfọdụ? Gịnị ka anyị kwesịrị ime ka Chineke na-anụ ekpere anyị?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ndịàmà Jehova Hà Na-agbara Ndị Na-abụghịzi Ndị Òtù Ha Ọsọ?

Mgbe ụfọdụ, ọ na-adị mkpa ka a chụpụ mmadụ n’ọgbakọ anyị, o nwekwara ike inyere onye ahụ aka ka ọ lọghachi.