Gịnị Mere Chineke Ji Kee Ụwa?
Olee ihe Chineke bu n’obi kee ụwa? È nwere mgbe ụwa ga-aghọ paradaịs?
Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A
Vidio Ndị E Ji Akụzi BaịbụlIsiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
ỤLỌ NCHE
Olee Ihe Ndị Alaeze Chineke Ga-eme?
Jizọs ma na ọ bụ naanị Alaeze Chineke ga-akwụsị nsogbu ndị e nwere n’ụwa. Olee ihe ndị Alaeze Chineke merela ga-eme ka obi sie anyị ike na ọ ga-akwụsị nsogbu ndị e nwere n’ụwa?
TETA!
“Udo Ga-adị Ebe Niile” n’Alaeze Chineke
Alaeze Chineke ga-eme ka udo dịrị ebe niile n’ụwa, meekwa ka ndị mmadụ na-emekọ ihe ọnụ.
ESSENTIAL BIBLE TEACHINGS
Gịnị Bụ Alaeze Chineke?
N’oge Jizọs nọ n’ụwa, ọ kụziri gbasara Alaeze Chineke karịa ihe ọ bụla ọzọ. Ndị na-eso ụzọ ya nọ na-ekpe ekpere kemgbe ka Alaeze ahụ bịa.
TETA!
Ihe Chineke Na-akụziri Anyị Na-eme Ka Anyị Nwee Olileanya
Lee nkwa ụfọdụ Chineke kwere anyị na-eme ka anyị nwee olileanya.
AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA
Oleedị Ihe Chineke Bu n’Obi Kee Anyị?
Ò nwetụla mgbe ị jụrụ onwe gị ihe Chineke kere anyị ka anyị jiri ndụ anyị mee? Lee ihe Baịbụl zara.
GBASARA ANYỊ
Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl
A ga-eji Baịbụl zaa gị ajụjụ ị jụrụ, ma ọ bụkwanụ mee ka ị matakwuo gbasara Ndịàmà Jehova.
ESSENTIAL BIBLE TEACHINGS