Fast Facts—Canada
- 38,704,000—Ndị bi n'obodo a
- 120,388—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 1,164—Ọgbakọ dị iche iche
325—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
OZI ỌMA
Izi Ndị Nwe Obodo Kanada Ozi Ọma
Ndịàmà Jehova na-aga n’ebe ndị nwe obodo Kanada bi gaa zie ha ozi ọma n’asụsụ dị iche iche ha na-asụ. Ihe kpatara ya bụ na ha chọrọ inyere ha aka ịmata Chineke n’asụsụ obodo ha.