Fast Facts—Ireland
- 7,052,000—Ndị bi n'obodo a
- 7,974—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 121—Ọgbakọ dị iche iche
907—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
OZI ỌMA
Ikwusa Ozi Ọma n’Ime Ime Obodo Dị n’Ayaland
Otu ezinụlọ kọrọ otú ozi ọma ha gara kwusaa n’otu ime obodo si mee ka ha niile dịrịkwuo n’otu.