Fast Facts—Norway
- 5,504,000—Ndị bi n'obodo a
- 12,034—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 162—Ọgbakọ dị iche iche
464—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Nọọwee
Olee otú otu ajụjụ si mee ka otu ezinụlọ kwaga ebe a chọkwuru ndị nkwusa?