Fast Facts—Panama
- 4,511,000—Ndị bi n'obodo a
- 18,525—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 310—Ọgbakọ dị iche iche
247—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
Ebe a bụ Guna Yala dị na Panama. Ndị a na-ezi onye Guna na-egbu azụ̀ ozi ọma (a na-akpọbu Guna, Kuna). Ha ji asụsụ ya, bụ́ asụsụ ndị Nurdub, na-ezi ya ozi ọma
247—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma