Fast Facts—Paraguay
- 7,391,000—Ndị bi n'obodo a
- 11,042—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 186—Ọgbakọ dị iche iche
676—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
Ebe a bụ Nueva Durango Colony dị́ na Canindeyú nke dị́ na Paraguay. Ndị a na-enye nwaanyị a na-ekpe okpukpe Mennonite broshọ isiokwu ya bụ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
676—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma