Fast Facts—Serbia
- 6,641,000—Ndị bi n'obodo a
- 3,733—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 60—Ọgbakọ dị iche iche
1,800—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
Ebe a bụ Stara Pazova dị́ na Serbia. Ndị a na-enye nwaanyị a traktị isiokwu ya bụ Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Ga-adị Ndụ Ọzọ?
1,800—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma