Fast Facts—Kosrae
- 8,000—Ndị bi n'obodo a
- 10—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 1—Ọgbakọ dị iche iche
889—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha —Na Maịkronishia
Ndị si mba ọzọ bịa na-eje ozi n’agwaetiti ndị a dị n’Oké Osimiri Pasifik na-enwekarị nsogbu atọ. Olee otú ha si emeri nsogbu ndị ahụ?